pdf stringlengths 27 27 | page int64 1 1 | id stringlengths 12 12 | type stringclasses 1 value | max_diffs int64 0 0 | text stringlengths 12 324 | case_sensitive bool 1 class | first_n null | last_n null | checked stringclasses 1 value | url stringlengths 26 107 |
|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|
diacritics/8f39aecd90ae.pdf | 1 | f82b86dc2721 | present | 0 | A ga-echeta na ọtụtụ akụkọ ifo anyị nwere taa abụghị etu ndị nna anyị ha siri mebe ha. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 215 Intro. to ral Igbo Literature_page_26.pdf |
diacritics/8f39aecd90ae.pdf | 1 | d3cbbebf2aa6 | present | 0 | Ọtụtụ n'ime ha bụ nke ndị ụka gbanwere ma mee ka ha nwezie nkuzi ndi ụka. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 215 Intro. to ral Igbo Literature_page_26.pdf |
diacritics/229a1555a011.pdf | 1 | 9d6802ac3a43 | present | 0 | Na mkpị iche nke izizi, ihe dị iche n’ụda olu ha dị abụọ. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 241_page_31.pdf |
diacritics/229a1555a011.pdf | 1 | 19ea603d48f5 | present | 0 | Ọ ga-abụrịrị naanị n’otu ebe namkpụrụ okwu ka ha ga-adị iche. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 241_page_31.pdf |
diacritics/229a1555a011.pdf | 1 | b8372535d9d3 | present | 0 | Ndịmiche na nsụpe ha ga-ebute ndịiche na nghọta ha. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 241_page_31.pdf |
diacritics/229a1555a011.pdf | 1 | 54f591d93886 | present | 0 | Kọwaa ihe mere Igbojiri bụrụ asụsụụda olu. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 241_page_31.pdf |
diacritics/229a1555a011.pdf | 1 | d325152def07 | present | 0 | Etu ọnọdụ ha siri dị bụ na o nweghiụda ga-ahapụọnọdu ya wereọnọdụụdaọzọ. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 241_page_31.pdf |
diacritics/97c9e8b7988c.pdf | 1 | 097290baa830 | present | 0 | A ga-amata na okwu ndị a enweghi ezigbo mkpọpụta ma a gbasoro usoro ndepụta ha kpọpụta ha | true | null | null | verified | diacritics/IGB 241_page_86.pdf |
diacritics/97c9e8b7988c.pdf | 1 | 87b978f21003 | present | 0 | Ya kpatara e ji asị na ọ gbasara naanị odide okwu Igbo. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 241_page_86.pdf |
diacritics/97c9e8b7988c.pdf | 1 | c3035b2b02f1 | present | 0 | Ndapụmgbochiume bụ mkpọpụta, nke a na-akpọpụtaghịụda mgbochiume ebe e kwesiri ka a kpọpụta ya na mkpụrụ okwu. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 241_page_86.pdf |
diacritics/97c9e8b7988c.pdf | 1 | b6aa278cc59a | present | 0 | Ndapụụda-umena-abụkarị mgbe e nwereụdaume jedebere mkpụrụ okwunke mbụ na ụdaume malitere mkpụrụ okwu nke abụọdịdewere onwe ha. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 241_page_86.pdf |
diacritics/97c9e8b7988c.pdf | 1 | 0953865cce2c | present | 0 | Ya bụ na ndapụụdaume na-abụkarị n’ókèmkpụrụ okwu. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 241_page_86.pdf |
diacritics/e4b6d363e05c.pdf | 1 | 091a303561b3 | present | 0 | N’ihe ọmụmụ a, a kọwara mgbanwerịta dị ka ụdị mgbanwe nke anọ pụtara ihe n’Igbo. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 321 SYNTAX OF IGBO II_page_98.pdf |
diacritics/e4b6d363e05c.pdf | 1 | 77570c9cf701 | present | 0 | Dị ka a kọwarala, akparamagwa asụsụ niile abụghị otu n’etu e si egosipụta mgbanwe dị iche iche. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 321 SYNTAX OF IGBO II_page_98.pdf |
diacritics/e4b6d363e05c.pdf | 1 | e9909e084c59 | present | 0 | Na ntụlekọrịta asụsụ, ọ dị mkpa ịmata akparamagwa asụsụ ọ bụla dị ka o si metụta isi okwu a. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 321 SYNTAX OF IGBO II_page_98.pdf |
diacritics/e4b6d363e05c.pdf | 1 | 9d21c6f87f65 | present | 0 | Ya bụ na a ga-ahụ ka mgbanwerịta si apụta ihe n’asụsụ Igbo. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 321 SYNTAX OF IGBO II_page_98.pdf |
diacritics/e4b6d363e05c.pdf | 1 | c08700fb4c7a | present | 0 | Nke a bụ ụdị mgbanwe a na-eji okwu na-adịbughị n’agba ala ahịrị okwu dochie ndị dịbu na ya. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 321 SYNTAX OF IGBO II_page_98.pdf |
diacritics/5ea9c6fe18cb.pdf | 1 | 729cfb58b257 | present | 0 | Iwu 4 pụtara na mkpụrụ ụda na-abụghị ụda ngele (sọnọrant) na-agbanwe bụrụ mkpụrụ ụda nnwemolu ma ọ bụru na mkpụrụ ụda na-esote ya bụ ụda nnwemolu (Clark & Yallop, 1999:134). | true | null | null | verified | diacritics/IGB 341- PHONOLOGY OF IGBOII_page_17.pdf |
diacritics/5ea9c6fe18cb.pdf | 1 | d624322c65f1 | present | 0 | Iwu 5 na-akọwa na mkpụrụ ụda na-abụghị ụda ngele na-agbanwe bụrụ ụda nnwemolu ma ọ dịrị n’etiti mkpụrụ ụda abụọ nwere ndamolu. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 341- PHONOLOGY OF IGBOII_page_17.pdf |
diacritics/5ea9c6fe18cb.pdf | 1 | 287090845d22 | present | 0 | Nkọwa ngalaba nwere otu agwara ma ọ bụ ọtụtụ agwara | true | null | null | verified | diacritics/IGB 341- PHONOLOGY OF IGBOII_page_17.pdf |
diacritics/5ea9c6fe18cb.pdf | 1 | b446ca6818b7 | present | 0 | A na-eji akara obe [+] egosi agwara, nke mkpụrụ ụda nwere. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 341- PHONOLOGY OF IGBOII_page_17.pdf |
diacritics/5ea9c6fe18cb.pdf | 1 | 4a28677178a0 | present | 0 | N’aka nke ọzọ, a na-eji akara H ma ọ bụ akara | true | null | null | verified | diacritics/IGB 341- PHONOLOGY OF IGBOII_page_17.pdf |
diacritics/355f41d7db83.pdf | 1 | 989142b3d540 | present | 0 | Mkpụrụ okwu Igbo nwere ike inwe otu nkeji okwu, nkeji okwu abụọ, nkeji okwu atọ, nkeji okwu anọ, nkeji okwu ise ma ọ bụ karịa. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 341- PHONOLOGY OF IGBOII_page_62.pdf |
diacritics/355f41d7db83.pdf | 1 | df7ddcca19c8 | present | 0 | Ihe nke a pụtara bụ na e nwere nkeji okwu dị iche iche site n’etu mkpụrụ okwu siri todebe ogologo. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 341- PHONOLOGY OF IGBOII_page_62.pdf |
diacritics/2dcdc306f646.pdf | 1 | ca63ecb379e0 | present | 0 | Mgba bụ egwuregwu e ji asọ mpi onye ka ibe ya ike n'ụdị ndi nkiri. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 361 introdiuction to igbo drama_page_46.pdf |
diacritics/2dcdc306f646.pdf | 1 | 6fce2f45253a | present | 0 | Mgbe a na-agba mgba, mmadụ abụo na-eji nka dị iche iche agbalị ka azụ ibe ya detu ala. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 361 introdiuction to igbo drama_page_46.pdf |
diacritics/2dcdc306f646.pdf | 1 | 59073f26b73c | present | 0 | Ndị Igbo na-eji mgba egosiputa mmụọ asọmpi n'etiti ndị ntorobịa. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 361 introdiuction to igbo drama_page_46.pdf |
diacritics/2dcdc306f646.pdf | 1 | 06af8a590ee3 | present | 0 | N'obodo ndiịna-agba mgba, ọkamgba nwụọ, a na-eji mgba akwa ya iji gosi na a ga na-echeta ya maka ọrụ aka ya. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 361 introdiuction to igbo drama_page_46.pdf |
diacritics/2dcdc306f646.pdf | 1 | dce9988f8415 | present | 0 | Na Neni, a na-eji mgba echeta Pawa Maiki bụ onye kacha sie ike n'ụwa oge ọ dị ndụ. | true | null | null | verified | diacritics/IGB 361 introdiuction to igbo drama_page_46.pdf |
diacritics/e7c795044ed1.pdf | 1 | db76eaa22f7f | present | 0 | Gịnị bụ Abụ? | true | null | null | verified | diacritics/IGB 371- Varieties of Poetry in Igbo_page_12.pdf |
diacritics/e7c795044ed1.pdf | 1 | 5394af21a696 | present | 0 | Uru na ọghọm nwere ike ịpụta n’abụ Igbo | true | null | null | verified | diacritics/IGB 371- Varieties of Poetry in Igbo_page_12.pdf |
diacritics/a5820c27317f.pdf | 1 | cbfd09fa4da4 | present | 0 | A na-adọ ndị okenye aka na ntị ka ha na-asụ asụsụ etu o kwesịrị ya na ka ha ghara ijije nwata na-amụ asụsụ. | true | null | null | verified | diacritics/IGB_213_page_54.pdf |
diacritics/a5820c27317f.pdf | 1 | c5413667e336 | present | 0 | Olee etu nwata si amụta ikwu okwu? | true | null | null | verified | diacritics/IGB_213_page_54.pdf |
diacritics/a5820c27317f.pdf | 1 | 006446dcc471 | present | 0 | Ihe ọzọ bụ na onye na-amụ asụsụ ga-amata ụdaasụsụ mkpụrụedide ọbụla na-anọchịte. | true | null | null | verified | diacritics/IGB_213_page_54.pdf |
diacritics/a5820c27317f.pdf | 1 | 4b37a731e66f | present | 0 | Uda asụsụ abụọ ndị a nwere otu ụda. | true | null | null | verified | diacritics/IGB_213_page_54.pdf |
diacritics/a5820c27317f.pdf | 1 | 7ee4502c0ff3 | present | 0 | Ọ bụ ihe siri ike ịmụta ka e si edetu asụsụ n'ụdị ọ bụla. | true | null | null | verified | diacritics/IGB_213_page_54.pdf |
diacritics/ab641f0e0b69.pdf | 1 | 6a9e0faea235 | present | 0 | Ụdị nturuugo a dịkwa n’asụsụ ndịọzọ dị ka Hausa na Yoruba mana ọ dịkabeghị n’ala Igbo. | true | null | null | verified | diacritics/IGB_213_page_87.pdf |
diacritics/ab641f0e0b69.pdf | 1 | d6e33bc32926 | present | 0 | Nke a dịkwa ndi gọọmentị na ndị isi mahadum dị iche iche n’aka. | true | null | null | verified | diacritics/IGB_213_page_87.pdf |
diacritics/ab641f0e0b69.pdf | 1 | d1957cc93604 | present | 0 | O nweghi asụsụ na-aga n’ihu ma ọ bụrụ na ndị nwe ya akwadoghịya nke ọma. | true | null | null | verified | diacritics/IGB_213_page_87.pdf |
diacritics/ab641f0e0b69.pdf | 1 | d4ed7fbe4150 | present | 0 | Ọ bụrụ na etinye ihe ndị atụpụtara n’elu ebe a n’ọrụ, a na-atu anya na a ga-azọpụta asụsụ Igbo. | true | null | null | verified | diacritics/IGB_213_page_87.pdf |
diacritics/ab641f0e0b69.pdf | 1 | c63b197ebcd0 | present | 0 | Ntụzi aka e nyere n’elu ga-enyekwa aka mee ka asụsụ Igbo nweta ezigbo ọnụdụ n’ọgbọahia asụsụ. | true | null | null | verified | diacritics/IGB_213_page_87.pdf |
diacritics/c2e895f6e6d6.pdf | 1 | 138734d41420 | present | 0 | Asụsụ Igbo na-enwe mmekọrịta ya na asụsụ ndị ọzọ. | true | null | null | verified | diacritics/IGB111 - Introduction to the Igbo people and Language_0_page_111.pdf |
diacritics/c2e895f6e6d6.pdf | 1 | 642492334c11 | present | 0 | Nke a na-eme ka ọ dịmfe n'ibite mkpụrụokwu. | true | null | null | verified | diacritics/IGB111 - Introduction to the Igbo people and Language_0_page_111.pdf |
diacritics/c2e895f6e6d6.pdf | 1 | 638ba52aef3f | present | 0 | Igbo izugbe bụ Igbo nke onye ọ bụla bụ onye Igbo nwere ike ịghọta ma sụkwaa ya. | true | null | null | verified | diacritics/IGB111 - Introduction to the Igbo people and Language_0_page_111.pdf |
diacritics/c2e895f6e6d6.pdf | 1 | 6a90ef374c87 | present | 0 | Ọ bụ olu nke jikọtara Igbo niile ọnụ. Ọ bụ ya ka ndị na-amakị ule Igbo niile na-agbaso. | true | null | null | verified | diacritics/IGB111 - Introduction to the Igbo people and Language_0_page_111.pdf |
diacritics/c2e895f6e6d6.pdf | 1 | 1a42ef350390 | present | 0 | E nwere mkpụrụokwu ụfọdụ dị n'olundị nke adịghị n'Igbo izugbe. | true | null | null | verified | diacritics/IGB111 - Introduction to the Igbo people and Language_0_page_111.pdf |
diacritics/ad95a7f27b15.pdf | 1 | 3a099fd0dd79 | present | 0 | Lẹkẹẹkeji, awon eniyan gbọdọ jọwọ ara won lati gba idapọ tootọ laaye lati farahan ninu ijọ. | true | null | null | verified | diacritics/IGBE AYE OMO EYIN KRISTI_page_13.pdf |
diacritics/ad95a7f27b15.pdf | 1 | d5bdb5a68b4d | present | 0 | Ṣiwaju sii, ijọ gbọdọ gbe ibi ti o rọrun kalẹ nibi ti awọn ọmọ ijọ yoo ti ni iriri idapọ tootọ. | true | null | null | verified | diacritics/IGBE AYE OMO EYIN KRISTI_page_13.pdf |
diacritics/ad95a7f27b15.pdf | 1 | 3285b3b451ba | present | 0 | Idapọ kii ṣe nkan ibakẹgbẹ ti a le fi ọwọ yẹpẹrẹ mu ninu ijọ. | true | null | null | verified | diacritics/IGBE AYE OMO EYIN KRISTI_page_13.pdf |
diacritics/ad95a7f27b15.pdf | 1 | e65e2eff7f34 | present | 0 | O jẹ ohun ti o ṣe pataki ni ẹmi eyi ti idapọ wa pelu Ọlọrun sinmi le. | true | null | null | verified | diacritics/IGBE AYE OMO EYIN KRISTI_page_13.pdf |
diacritics/ad95a7f27b15.pdf | 1 | b74895b8488a | present | 0 | E jiiroro nipa awon ọna ti ijọ fi le tẹsiwaju nipa bi idapọ rẹ ṣe ri lọwọlọwọ bayii | true | null | null | verified | diacritics/IGBE AYE OMO EYIN KRISTI_page_13.pdf |
diacritics/40d567a2b14f.pdf | 1 | 76290f237ce4 | present | 0 | Pe ipin mejeeji papọ lẹyin iṣẹju marun-un fun ikadii ọrọ wọn. | true | null | null | verified | diacritics/IGBE AYE OMO EYIN KRISTI_page_102.pdf |
diacritics/40d567a2b14f.pdf | 1 | 3fe841572c15 | present | 0 | A le salaye ẹgbẹ yii bii ẹgbẹ ti won gbe kale ti ko fa eniyan kankan silẹ fun idibo, sugbọn ti n wa ọna ati kopa ninu ijọba tabi ofin. | true | null | null | verified | diacritics/IGBE AYE OMO EYIN KRISTI_page_102.pdf |
diacritics/40d567a2b14f.pdf | 1 | 7bf73c2299ee | present | 0 | A tun le ṣapejuwe wọn bi 'ẹgbẹ afẹ́nifẹ́re,' 'ẹgbẹ ti n ja fun ẹtọ ilu' tabi 'ẹgbẹ ajijagbara.' | true | null | null | verified | diacritics/IGBE AYE OMO EYIN KRISTI_page_102.pdf |
diacritics/40d567a2b14f.pdf | 1 | 24fb23b6f77a | present | 0 | Ti a ba lo itumọ ti o wa loke yii; dipo ki awọn ẹgbẹ yii jẹ ohun ti o buru, o le jẹ irinsẹ ti o lagbara fun awon ọmọ Ọlọrun lati kopa daadaa ninu oṣelu. | true | null | null | verified | diacritics/IGBE AYE OMO EYIN KRISTI_page_102.pdf |
diacritics/40d567a2b14f.pdf | 1 | 520636befde1 | present | 0 | "Ẹgbẹ ajáfẹ̀tọ̀ọ́-ẹni ni a le ṣapejuwe bi ipin awon eniyan ti n wa ọna ati kopa ninu ilana ati ofin ijọba. | true | null | null | verified | diacritics/IGBE AYE OMO EYIN KRISTI_page_102.pdf |
diacritics/0a35c229f524.pdf | 1 | eb7b9147eb6c | present | 0 | Onye bu onye-ugha ahu ma-ọbugh onye nāgọ si na Jisus abugh Kraist ahu? | true | null | null | verified | diacritics/Igbo Bible - New Testament_page_230.pdf |
diacritics/0a35c229f524.pdf | 1 | c1633bf3c73d | present | 0 | Ma unu onwe-unu, ka ihe ahu unu nuru site na mbu digide nime unu. | true | null | null | verified | diacritics/Igbo Bible - New Testament_page_230.pdf |
diacritics/0a35c229f524.pdf | 1 | c6ad80f0677f | present | 0 | Nka bu kwa nkwa ahu nke Ya onwe-ya kwere ayi, bú ndu ahu, nke bu ndu ebigh-ebi. | true | null | null | verified | diacritics/Igbo Bible - New Testament_page_230.pdf |
diacritics/0a35c229f524.pdf | 1 | dcb3a4500e27 | present | 0 | Ihe ndia ka m’dégara unu n’akwukwọ bayere ndi neduchie unu. | true | null | null | verified | diacritics/Igbo Bible - New Testament_page_230.pdf |
diacritics/0a35c229f524.pdf | 1 | b294575e9b8b | present | 0 | N'ihi nka uwa amaghi ayi ga, n'ihi na ọ magh Ya. | true | null | null | verified | diacritics/Igbo Bible - New Testament_page_230.pdf |
diacritics/6431d6c33670.pdf | 1 | f3d94cd33231 | present | 0 | Wèlụ ọ̀sọ bịa fụ̀ m anya | true | null | null | verified | diacritics/Igbo Dictionary_page_299.pdf |
diacritics/6431d6c33670.pdf | 1 | f14873a8cc8e | present | 0 | Gwa yà nya wèlụ ọ̀sọ wèlụ ijè bịa fụ̀ m̀ anya nà mmìli àmaa nwokè | true | null | null | verified | diacritics/Igbo Dictionary_page_299.pdf |
diacritics/6431d6c33670.pdf | 1 | 23dba9a365c2 | present | 0 | Ọsọ̀kwuùkwuù jì ya ogè ọ̀ bàtàlù n’ebe nà-àgba egwu | true | null | null | verified | diacritics/Igbo Dictionary_page_299.pdf |
diacritics/818b06eff633.pdf | 1 | cd087d20c368 | present | 0 | Sọ̀ọsọ̀ Chinēkè Nnà pùlụ̀ ịzōpụtà ànyị n'aka ndi ilō | true | null | null | verified | diacritics/Igbo Dictionary_page_322.pdf |
diacritics/818b06eff633.pdf | 1 | 686b8aa26428 | present | 0 | Agà m ama onye ọbuna gà-esu nwa nne m imi ọla màkà nà ọ mèrọ alị | true | null | null | verified | diacritics/Igbo Dictionary_page_322.pdf |
diacritics/818b06eff633.pdf | 1 | 8761bcda4b22 | present | 0 | Ọ bụ sọ̀ọsọ̀ ọ̀fụ ochē dị n'ebe a gà-anọ́ me nzùkọ | true | null | null | verified | diacritics/Igbo Dictionary_page_322.pdf |
diacritics/99c0471d9493.pdf | 1 | 66bef9641b3d | present | 0 | Nwata akwụkwọ | true | null | null | verified | diacritics/Igbo Vocabulary An Igbo Language Guide (Abazu Obia) (Z-Library)_page_232.pdf |
diacritics/9a8e062df8d7.pdf | 1 | eb566b54b2fa | present | 0 | N'oge arụmọrụ ha, CSO nwere ike ibute ma ọ bụ zute ọdachi dịka ndị dị n'okpuru. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_1.pdf |
diacritics/9a8e062df8d7.pdf | 1 | 4d68d501d07d | present | 0 | Ọrụ nke ihe omume a dị ebe dị anya site na etiti obodo ahụ. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_1.pdf |
diacritics/9a8e062df8d7.pdf | 1 | d00be86a43d0 | present | 0 | E megburu otu nwatakịrị nwoke mgbe ọ na-aga na ala ebe a na-eme ihe omume. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_1.pdf |
diacritics/9a8e062df8d7.pdf | 1 | 1cc42aa3e51c | present | 0 | Usoro ihe omume a na-enye otu onye ọrụ oke oge ịnọ naanị ya na ụmụaka. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_1.pdf |
diacritics/9a8e062df8d7.pdf | 1 | 332a8f98ba06 | present | 0 | Otu nwoke na-arụ ọrụ na CSO metụrụ nwa agbọghọ aka n'ụzọ na-ekwesịghị ekwesị mgbe ya na ya na-egwuri egwu dị ka otu n'ime ọrụ ha. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_1.pdf |
diacritics/2b5f9283070f.pdf | 1 | f3ca7e9d01e0 | present | 0 | Ọ bụ ya ka e ji mara ndị Naijiria. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_30.pdf |
diacritics/2b5f9283070f.pdf | 1 | 24cba1f6669c | present | 0 | Ụlọ ọrụ mgbasa ozi BBC kwuru n'afọ 2004 na ndị Naịjirịa kacha ekpe okpukpe nke na ha nwere ịnwụrụ Chineke ma ọ bụkwanụ n'ihi ihe ndị ha kweere. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_30.pdf |
diacritics/2b5f9283070f.pdf | 1 | 7aa6d41b4701 | present | 0 | Ihe mere ọtụtụ ndị Naịjirịa ji aka ege ndị ndú okpukpe ha ntị bụ n'ihi na ha enweghị ike ịtụkwasị ndị ọchịchị ha obi. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_30.pdf |
diacritics/2b5f9283070f.pdf | 1 | 58a13d676cc6 | present | 0 | Ọ bụkwa ya mere a chọọ obodo ọbụla ọgwụ mgbochi, a na-agwa ndị ndú okpukpe ka ha medaa ndị nọ n'okpuru ha obi. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_30.pdf |
diacritics/2b5f9283070f.pdf | 1 | cdf9bf93f2d0 | present | 0 | Nnyocha ndị ọzọ e merela gosikwara na ndị Naịjirịa ji okpukpe kpọrọ ihe, ha na-akakwa ege ihe ndị ndú okpukpe ha kwuru karịa ihe ndị ọchịchị na-ekwu. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_30.pdf |
diacritics/12891c64a859.pdf | 1 | 57e8753d44af | present | 0 | Agbanyeghị, ọ pụtaghị na ha enweghizi ọrịa nje COVID-19. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_51.pdf |
diacritics/12891c64a859.pdf | 1 | d11cc08ecc82 | present | 0 | Echere m na ọ bụ ihe egwu iji maka enweghị mgbaàmà pụtara si na inwetala ọgwụgwọ maka COVID-19. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_51.pdf |
diacritics/12891c64a859.pdf | 1 | 74d764a52941 | present | 0 | Ojiji nnu dịkwa na Naijiria n'oge ntiwapụ oria Ebola n'afọ 2014. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_51.pdf |
diacritics/12891c64a859.pdf | 1 | 9124f4c8ceff | present | 0 | Nke a butere nsonaazụ na-egbu egbu, ebe ọtụtụ mmadụ nọ n'ụlọọgwụ maka nsị nnu fọrọ nke nta ka ọ karị ndị ọrịa Ebola n'onwe ya. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_51.pdf |
diacritics/12891c64a859.pdf | 1 | 5cfb20c07968 | present | 0 | A kọrọ na ọ bụ nwa akwụkwọ bidoro ịnụ iji na iji mmiri nnu na-asa ahụ. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_51.pdf |
diacritics/aa294dda9cbd.pdf | 1 | add4a52cb24a | present | 0 | E kesara vidiyo ndị ahụ na Facebook ma ha niile bụ ibe akwụkwọ. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_53.pdf |
diacritics/aa294dda9cbd.pdf | 1 | 8c7ab800f817 | present | 0 | Ụfọdụ n'ime ibe ahụ nwere nọmba ekwentị metụtara mba dị iche iche. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_53.pdf |
diacritics/aa294dda9cbd.pdf | 1 | 65991b1da48b | present | 0 | Nke a na -egosi na e kesara vidiyo ahụ n'ọtụtụ mba ndị ọzọ ewezuga Naijiria. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_53.pdf |
diacritics/aa294dda9cbd.pdf | 1 | 415ad9702c5b | present | 0 | E mere ise n'ime ọkwa ndị a n'oge dị iche iche n'ọnwa Febụwarị ebe nke isii bụ n'ọnwa Juun. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_53.pdf |
diacritics/aa294dda9cbd.pdf | 1 | 0d1521dd9f5b | present | 0 | Ọtụtụ n'ime ibe akwụkwọ ndị ahụ bipụtere ya dị ka ụdị ọgwụgwọ ahịhịa. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_53.pdf |
diacritics/671c80621692.pdf | 1 | 3740e99277ca | present | 0 | Ihe kpatara na anyị agaghị anata ọgwụ mgbochi COVID-19 | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_67.pdf |
diacritics/671c80621692.pdf | 1 | 0cf906ae4ef3 | present | 0 | Ọ bụru na ozi na-ezighi ezi na-esite n'aka ha, ọtụtụ ihe ga-emebi anyi. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_67.pdf |
diacritics/671c80621692.pdf | 1 | 0cc214a2a74d | present | 0 | Agaghị m anata ọgwụ mgbochi ahu n'ihi na ahụrụ m ndi dọkịta ahuike na YouTube ebe ha na-agbagha ọgwụ mgbochi ahu. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_67.pdf |
diacritics/671c80621692.pdf | 1 | 8d4622288e9b | present | 0 | Ọ bụrụ na ndi dọkịta ahụike nwere ike isi ọnwụ na ọgwụ mgbochi ahụ bụ aghụghọ, onye ka m bụ isi na ọ bụghị? | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_67.pdf |
diacritics/671c80621692.pdf | 1 | b6f874002724 | present | 0 | Maka na ndi isi ọchịchị nọ na mpaghara Naịjirịa a nwere nnukwu mmetụta na ndu ndi mmadụ, a na-asọpụrụ okwu ha. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_67.pdf |
diacritics/99d0cfb58b62.pdf | 1 | 406ea69493b2 | present | 0 | Ebee Ka Akụkọ Ifo Gbasara Amụghị Nwa Malitere? | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_75.pdf |
diacritics/99d0cfb58b62.pdf | 1 | 79dcceafb934 | present | 0 | Ha na-enwe ntụghari uche na ọgwụ mgbochi ahụ nwere ike ibutere ụmụ nwanyị amụghị nwa. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_75.pdf |
diacritics/99d0cfb58b62.pdf | 1 | 150f484299d5 | present | 0 | A chọpụtara na ihe nyere Yeadon ntụkwasị obi maka ebubo ya bụ n'ihi na ọ rụrụ ọrụ na Pfizer. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_75.pdf |
diacritics/99d0cfb58b62.pdf | 1 | e8d6039dfd8b | present | 0 | O kwesịrị inye aka kwụsị oganihu COVID-19 n'ime ahụ. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_75.pdf |
diacritics/438b5385f986.pdf | 1 | 0577126bc151 | present | 0 | Kemgbe ntiwapụ ọrịa ahụ na Disemba, afọ 2019, ọtụtụ ọwa mgbasa ozi mmekọrịta, ọkachasị otu nkata WhatsApp na Facebook abụrụla ụgbọ maka ịgbasa ozi na-ezighi ezi, | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_96.pdf |
diacritics/438b5385f986.pdf | 1 | a71313631dd4 | present | 0 | Ndị a niile na-akwado ahụ ike. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_96.pdf |
diacritics/438b5385f986.pdf | 1 | eb78c359de08 | present | 0 | Ndị na-eri nri nwere eriri dị elu nwere obere ihe ize ndụ nke ọrịa obi mgbu. | true | null | null | verified | diacritics/igbo_page_96.pdf |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.